Nkọwa foto, Ndị Igbo na-atụ ilu sị na 'ịpụ egwu ọnwa bụ ure maka na onweghị onye ọnwa anaghị apụta na be ya Ebe akụkọ a si Onye dere ya, Chukwunaeme Obiejesi Ndị mere ...
Otu n'ime ndị ochie dike a ma ama na-eti egwu ụka na Naịjirịa bụ Rosemary Chukwu Onumaegbu akọwaala na ọ bụ mmụọ nsọ nyere ya ntụziaka ka ọ gbanwee ekike ya. Na ...